ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Detail |
Aha ọmụmụ | Noel Fisher |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1978 |
Ebe ọmụmụ | Detroit |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter, onye na-ede ihe, onye na-emeputa ihe ndeko |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 |
diskografi | Detail production discography |
ụdị | pop music |
akara ndekọ | Young Money Entertainment |
Ihe nrite | Grammy Award for Best R&B Song |
webụsaịtị | http://iamdetail.com |
Noel Christopher Fisher (amụrụ n'ihe dị ka n'afọ ), nke a maara dị ka Detail, bụ ónyé America bụbu ónyé na-emepụta ihe ndekọ, ónyé na-agụ egwu na ónyé na-ede egwu si Detroit, Michigan.[1] A maara ya nke ọma maka ịmepụta ọtụtụ egwu egwu, gụnyere "Sexy Can I" nke Ray J, "I'm So Paid" nke Akon, "How to Love" nke Lil Wayne, "Drunk in Love", "711" nke Beyoncé na "We Dem Boyz" nke Wiz Khalifa. O weputara abọm studio izizi ya, nke akpọrọ Noel, na Disemba 2015.